2 articles Oge Olile Anya Nzọpụta

Readings for Masses in Igbo, Year B

AHỤ NA ỌBARA KRISTI

AHỤ NA ỌBARA KRISTI UKWE MBATA (ABỤ  81:17) O ji ọka kacha mma wee zụọ ha, ma  were mmanụ-ańụ wee nyejuo ha afọ. EKPERE MMEGHE O Dinwenu, onye hapuru anyi na Sacramenti nkea dị ịtụnaanya ncheta nke ahụhụ Gị; Nye anyị, anyị na arịọ Gị, nsọpụrụ nke ihe omimi nke ahụ na ọbara Gị, nke…