1 article Ekpere Ndi Ọzọ

Prayer for the Success of Reconstruction of Holy Ghost Cathedral Arena Enugu in Igbo

EKPERE MAKA NRUGHARI NKE HOLY GHOST KATIDRAL ARENA O Chukwu, Nna anyi. Anyị na-ekele Gi maka nnukwu ịhụnanya na ebere Gi na-enweghi njedebe. Anyị ji aṅụrị abịakwute Gi, na-eto Gi, n’ihi n’ọbụ site n’amara Gi na mgbazịrị Gi ka Nzụkọ Katọlịk n’Enugwu si nweta nnukwu agamnịhu na mgbasa Ozịọma, ka n’ọdịmma nke mmadụ na  agamnihu…