27 articles Ekpere Di Iche Iche

ỤZỌ NKE OBE

OKWU MMALITE Ihe nile e dere n’akwụkwọ nsọ, bido n’isi mbido (Jenesis) ruo na mkpughe ji nwayọọ nwayọọ na-ebu amụma, na-atụ anya maka agba ọhụrụ. Agba Ọhụrụ na-emezu ihe e dere n’Agba Ochie, na-akọwa ya. Maka inụ ụtọ Akwụkwọ Nsọ na ighọta ya nke ọma, I ga-eburu Kristi n’obi mgbe I na-agụ Agba Ochie, were…

Ayịyọ anyị na-arịọ Jospeh di ngọzị

Anyị eburu ahụhụ anyị gbakwute gi O Joseph di ngọzị Ebe anyị yọpụtagoro inye aka nke nwunye gi dịkarịsịrị n’asọ Anyị buruazị n’obi ị yọọ gi ka I nọdụrụ anyị ka nna. Anyị na-arịọ gi ka I werụ ma ịhụnanya nke ahụ jịkọtara gi na nne nke Chukwu ọnụ, Virgin na-ebughọ njọ na ịhụnanya Nna…

CATENA LEGIONIS

CATENA LEGIONIS Antiphon: Kedụ nwanyị ọbụ ya na-apụta di ka ụtụtụ Maa mma dika ọnwa na-amụkesi dika anyanwụ, di egwu dịka ndi agha kere ọgụ? Ọ na-eto Dinwenu bụ mkpụrụobi m Mmụọ m aṅụrigo aṅụrị na Chukwu onye nzọpụta m Maka na O lego anya n’umeala nke odibo nwanyị ya, na site tata ndụgandụ niile…

Ayịyọ Nke Dịnwenụ Anyị

Nna anyị no n’eligwe, K’otito dili afa Gi, K’ọchịchị Gi bịa. K’eme uche Gi n’ụwa, Ka e si eme ya n’eligwe. Nye anyị tata nri nk’ụbọsị anyị. Gbaghara anyị mmehie anyị ga Dika anyị si gbaghara ndi mehiere anyị. Ekwela ka anyị kwenye na nlanye, ma zọpụta anyị n’ajọ ihe nile. Amen.

Ekele Eze Nwanyị Di Asọ

Ekele eze nwanyị di asọ , nne nke ebere, ndụ anyị na uso anyị, na nchekwube anyị, ekele , Ngi k’anyị bụ umu Eve achupulu achupu n’akpọku. Ngi k’anyị na ezetelu ume, n’eru uru, n’akwa n’ụwa anya mili nkea. Nyabụ rughalikene, O onye na-ekwulu anyị, nekwasi anyị anya ebere I; Ma ekpo oge nchupu anyị…

Ekele, Maria

Ekele , Maria, juputalụ na grasịa, Osebrụwa nonyelu gi I di ngọzi n’etiti ikporo nile, O dịazị ngọzị bụ Nwa afọ Gi, bụ Jesu. Maria di asọ, Nne nke Chukwu, yọbal’anyị, bụ  ndi njọ ayịyọ, kịta n’amanị ọnwụ anyị. Amen.

Ekwem Na Chukwku

Ekwe m na Chukwu, Nna Onye pụrụ ime ife nile, Onye kel’eligwe n’ala, ya na Jesu Kristi s’otu  Nwa Ya, Eze anyị, Onye atụl’ime Ya site n’ike nke Mụọ-Nsọ, amụọ Ya na Virgin Maria, ọ ta afụfụ n’oge nke Pontus Pilate akpọdọ Ya n’obe Ọ nwụọ, elie  ya, O zịda na mụọ, n’ụbọsị nk’atọ O…

Anyị Agbaba

Anyị agbaba na nchedo gi O Nne nke Chukwu di asọ enenịkwana arịrịọ anyị n’ebe mkpa na-akpa anyị ma na-azọkwa anyị n’ifabụna ife di egwu biko Virgin di otito na ngọzị. Amen.

Cheta

Cheta, O Virgin Maria, dịkalịsịlị n’asọ, na onwenụrọ onye obụna gbakwutere gi ka I chebe ya, ma ọbụ  rịọ gi k’a inyere ya aka, maọbụ  ka ikwuputarụ ya ịranụlụ  k’ọgbarụ aka laa. Ebe m ji afọ-ọma gi aka, nezịa m onye njọ loghalụ elogha, kam na-akwa njọm n’iru gi, na-arịọ k’irarụ m nye na nwa…